1 Samuel 12:10

10Ha tikuru Onyenwe anyị mkpu akwa, sị ya, ‘Anyị emehiela, a anyị agbakụtala Onyenwe anyị azụ, fee arụsị Baal na Ashtọret. Ma ugbu a, napụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, anyị ga-efekwa gị.’
Copyright information for IboBIU